Ọlu Ndi-Ozi 28:25 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ha nēnweghi otù olu n'etiti onwe-ha, ha we la, mb͕e Pọl kwusiri otù okwu, si, Mọ Nsọ we site n'ọnu Aisaia onye-amuma gwa nna-unu-hà okwu nke-ọma,

Ọlu Ndi-Ozi 28

Ọlu Ndi-Ozi 28:16-30