Ọlu Ndi-Ozi 27:40 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ha tupusiri arilika nile, rapu kwa ha n'oké osimiri, ha we tọpu udọ̀ umara isi-ub͕ọ n'otù oge ahu; ha we dọlie ákwà-ifufe nke ọnu-ub͕ọ nye ifufe, we jebe n'ótú.

Ọlu Ndi-Ozi 27

Ọlu Ndi-Ozi 27:39-44