Ọlu Ndi-Ozi 27:17 Bible Nso (IGBOB)

mb͕e ha dọlitesiri ya elu, ha we chiri udọ̀ ime ka ub͕ọ-ayi sie ike, nēkebiga ya n'okpuru: ebe ha nātu egwu na agātubà ha na Satis ma eleghi anya, ha we dọda ákwà-ifufe, ewe nēfeghari ha otú a.

Ọlu Ndi-Ozi 27

Ọlu Ndi-Ozi 27:13-19