Ọlu Ndi-Ozi 26:8 Bible Nso (IGBOB)

Gini mere anātule ya n'ihe anāgaghi-ekwe n'etiti unu, ma ọ buru na Chineke nēme ka ndi nwuru anwu si n'onwu bilie?

Ọlu Ndi-Ozi 26

Ọlu Ndi-Ozi 26:1-11