Ọlu Ndi-Ozi 25:23 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere echi-ya, mb͕e Agripa biara, ya na Banaisi, n'oké ebube, bata kwa n'ulo ọnunu-okwu, ha na ndi-isi-ọchi-agha, na ndikom amara aha-ha n'obodo ahu, mb͕e Festọs kwuru ewe kuta Pọl.

Ọlu Ndi-Ozi 25

Ọlu Ndi-Ozi 25:15-27