Ọlu Ndi-Ozi 25:19 Bible Nso (IGBOB)

ma ha ji ajuju ufọdu megide ya bayere nsọpuru-chi nke aka ha, na ajuju bayere otù Jisus, Onye nwururi anwu, Onye Pọl nāsi na Ọ di ndu.

Ọlu Ndi-Ozi 25

Ọlu Ndi-Ozi 25:12-26