Ọlu Ndi-Ozi 25:16 Bible Nso (IGBOB)

M'we za ha, si, na ọ bughi ọme-n'ala nke ndi Rom iwere amara rara madu ọ bula nye, ma ọ buru na onye anēbo ebubo ebughi uzọ nwe ndi nēbo ya n'iru ya, hu kwa uzọ igọpu onwe-ya n'ihe eboro ya.

Ọlu Ndi-Ozi 25

Ọlu Ndi-Ozi 25:9-17