Ọlu Ndi-Ozi 24:25 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ọ nēkwu okwu bayere ezi omume, na imerū ihe okè, na ikpé ahu nke gaje ibia, Filiks we tua egwu, o we za, si, Ga nke gi n'oge a; mb͕e m'nwere oge m'gākpọ kwa gi.

Ọlu Ndi-Ozi 24

Ọlu Ndi-Ozi 24:18-27