Ọlu Ndi-Ozi 24:2 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e akpọrọ ya, Tatọlọs we malite ibo ya ebubo, si,Ebe ayi sitere n'aka-gi nwe udo ri nne, ebe esite-kwa-ra n'ezi uche, nke i ji buru uzọ zube ihe, nēmeziri mba nka ihe di iche iche,

Ọlu Ndi-Ozi 24

Ọlu Ndi-Ozi 24:1-10