Ọlu Ndi-Ozi 24:14 Bible Nso (IGBOB)

Ma nka ka m'kwuputara gi, na dika Uzọ ahu si di nke ha nākpọ irọ-òtù, ọ bu otú a ka m'nēkpere Chineke nke nna-ayi-hà, ebe m'kwere ihe nile nke di ka iwu-ayi si di, nke edewo-kwa-ra n'akwukwọ ndi-amuma:

Ọlu Ndi-Ozi 24

Ọlu Ndi-Ozi 24:12-18