Ọlu Ndi-Ozi 23:5 Bible Nso (IGBOB)

Pọl we si, Amataghm, umu-nnem, na ọ bu onye-isi-nchu-àjà: n'ihi na edewo ya n'akwukwọ nsọ, si, Ekwula okwu ọjọ megide onye-isi ọ bula nke ndi nke gi.

Ọlu Ndi-Ozi 23

Ọlu Ndi-Ozi 23:1-12