Ọlu Ndi-Ozi 23:10 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e oké esem-okwu putara, onye-isi-ọchi-agha, ebe ọ nātu egwu na ha gādọkasi Pọl ma eleghi anya, o we gwa ndi-agha ka ha rida napu ya n'ike n'etiti ha, kuta ya n'ulo ndi-agha.

Ọlu Ndi-Ozi 23

Ọlu Ndi-Ozi 23:9-12