Ọlu Ndi-Ozi 21:3 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ayi hugasiri Saiprọs anya, rapu kwa ya n'aka-ekpe, ayi we ga Siria, we pua n'ub͕ọ na Taia: n'ihi na ebe ahu ka ub͕ọ gaje ikwapu ihe di ya.

Ọlu Ndi-Ozi 21

Ọlu Ndi-Ozi 21:1-9