Ọlu Ndi-Ozi 21:16 Bible Nso (IGBOB)

Ufọdu nime ndi nēso uzọ Jisus si na Sisaria so kwa ayi je, nēkuru otù Neson onye Saiprọs, onye sitere na mbu nēso uzọ Jisus, onye ayi gānọ n'ulo-ya dika ndi-ọbìa.

Ọlu Ndi-Ozi 21

Ọlu Ndi-Ozi 21:11-20