Ọlu Ndi-Ozi 20:6 Bible Nso (IGBOB)

Ayi onwe-ayi we si na Filipai ba n'ub͕ọ je, mb͕e ubọchi achicha ekoghi-eko gasiri, ayi we biakute ha na Troas ka o ruru ubọchi ise; ebe ayi nọgidere ubọchi asa.

Ọlu Ndi-Ozi 20

Ọlu Ndi-Ozi 20:5-10