Ọlu Ndi-Ozi 20:32 Bible Nso (IGBOB)

Ub͕u a ararakwam unu nye n'aka Chineke na aka okwu amara-Ya, nke puru iwuli unu elu dika ulo, na inye unu ihe-nketa ahu n'etiti ndi nile edoworo nsọ.

Ọlu Ndi-Ozi 20

Ọlu Ndi-Ozi 20:31-35