Ọlu Ndi-Ozi 20:15 Bible Nso (IGBOB)

Ayi we si n'ebe ahu ga, we rue na ncherita-iru Kaiọs n'ubọchi soni; ubọchi so ya ayi we rue ala na Samọs, we chere oge ufọdu na Trogilium; ubọchi soni ayi we bia rue Militọs.

Ọlu Ndi-Ozi 20

Ọlu Ndi-Ozi 20:11-19