Ọlu Ndi-Ozi 20:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma ayi onwe-ayi, ebe ayi buru uzọ je ub͕ọ, ayi nupuru ub͕ọ ahu ije Asọs, n'ihi na ayi zubere iwere Pọl n'ub͕ọ n'ebe ahu: n'ihi na otú a ka ọ karari, ebe o zubere na ya onwe-ya gāga n'ukwu-ala.

Ọlu Ndi-Ozi 20

Ọlu Ndi-Ozi 20:4-14