Ọlu Ndi-Ozi 2:39 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na unu ka nkwa nka diri, na umu-unu, na ndi nile nọ n'ebe di anya, ka ha ra, bú ndi Onye-nwe-ayi Chinike-ayi gākpọtara Onwe-ya.

Ọlu Ndi-Ozi 2

Ọlu Ndi-Ozi 2:32-45