Ọlu Ndi-Ozi 2:29 Bible Nso (IGBOB)

Umu-nnam, o ziri ezi iwere nkwuwa-okwu gwa unu okwu bayere nna uku ayi Devid, na ọ nwuru, eli kwa ya, ílì-ya di kwa n'etiti ayi rue ubọchi ta.

Ọlu Ndi-Ozi 2

Ọlu Ndi-Ozi 2:25-30