Ọlu Ndi-Ozi 2:22 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom nke Israel, nurunu okwu ndia: Jisus Onye Nazaret, bú Nwoke Nke Chineke gosiworo unu site n'ọlu di ike na ọlu-ebube na ihe-iriba-ama, nke Chineke mere site n'aka-Ya n'etiti unu, dika unu onwe-unu matara:

Ọlu Ndi-Ozi 2

Ọlu Ndi-Ozi 2:19-30