Ọlu Ndi-Ozi 2:14 Bible Nso (IGBOB)

Ma Pita guzoro, ya na ndi-ozi iri na otù ahu, we welie olu-ya elu, gwawa ha okwu, si, Ndikom nke Judia, na unu nile ndi bi na Jerusalem, maranu nka, ge-kwa-nu nti n'okwum.

Ọlu Ndi-Ozi 2

Ọlu Ndi-Ozi 2:4-24