Ọlu Ndi-Ozi 19:9 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e obi madu ufọdu mere etili, mb͕e ha ghara kwa ikweye, nēkwu ihe ọjọ bayere Uzọ Jisus n'iru ọra madu, o we si n'ebe ha nọ pua, kewapu ndi nēso ụzọ Jisus, nēkwu okwu kwa-ubọchi n'ulo-akwukwọ Tiranọs.

Ọlu Ndi-Ozi 19

Ọlu Ndi-Ozi 19:8-13