Ọlu Ndi-Ozi 19:35 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ode-akwukwọ-ha mesiri ka ìgwè madu ahu jurú, ọ si, Ndikom Efesọs, Ònye di n'etiti madu nke nāmaghi na obodo ndi Efesọs bu odozi-ulo-nsọ, oké Daiana ahu, na nke arusi nke si n'elu-igwe da?

Ọlu Ndi-Ozi 19

Ọlu Ndi-Ozi 19:30-39