Ọlu Ndi-Ozi 19:29 Bible Nso (IGBOB)

Obodo ahu we juputa n'aghara ahu: ha we were otù obi nubà nime ebe anēkiri ihe, mb͕e ha jidesiri Gaiọs na Aristakọs, ndi Masedọnia, ndi nēso Pọl n'ije.

Ọlu Ndi-Ozi 19

Ọlu Ndi-Ozi 19:19-32