Ọlu Ndi-Ozi 19:24 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na otù nwoke, aha-ya bu Dimitriọs, bú uzú ọla-ọcha, onye nākpu ulo nsọ ntà nke ọla-ọcha nke Daiana, ọ bughi ọlu ntà ka onye ahu nēwetara ndi-ọ̀kà;

Ọlu Ndi-Ozi 19

Ọlu Ndi-Ozi 19:14-32