Ọlu Ndi-Ozi 19:22 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e o zigasiri na Masedọnia madu abua nime ndi nējere ya ozi, bú Timọti na Erastọs, ya onwe-ya we nọdu n'Esia nwa oge.

Ọlu Ndi-Ozi 19

Ọlu Ndi-Ozi 19:15-29