Ọlu Ndi-Ozi 18:25 Bible Nso (IGBOB)

Ejiri okwu-ọnu zí nwoke a uzọ Onye-nwe-ayi; ebe ọ di ọku na mọ-ya, o we nēkwu nēzí kwa nke-ọma ihe nile bayere Jisus, ọ bu ezie na ọ mara nání baptism nke Jọn:

Ọlu Ndi-Ozi 18

Ọlu Ndi-Ozi 18:24-28