Ọlu Ndi-Ozi 18:23 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ọ nọsiri n'ebe ahu oge ufọdu, ọ pua, we nāgabiga nime ala Galetia na Frijia n'usoro, nēme ka ndi nile ndi nēso uzọ Jisus guzosie ike.

Ọlu Ndi-Ozi 18

Ọlu Ndi-Ozi 18:19-28