Ọlu Ndi-Ozi 17:26 Bible Nso (IGBOB)

O we site n'otù onye kè mba nile n'otù n'otù nke madu, ka ha biri n'elu uwa nile, mb͕e O debesiri oge-ha akaworo àkà na ókè nile nke ebe-obibi-ha;

Ọlu Ndi-Ozi 17

Ọlu Ndi-Ozi 17:22-27