Ọlu Ndi-Ozi 17:23 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na mb͕e m'nāgabiga, nēkiri kwa ihe di iche iche unu nāsọpuru, m'we hu otù ebe-ichu-àjà nke edekwasiri ihe a n'elu ya, ENYERE CHI NKE ANĀMAGHI AMA. Ya mere ihe unu nāsọpuru nāmaghi ama, nka ka mu onwem nēkwusara unu.

Ọlu Ndi-Ozi 17

Ọlu Ndi-Ozi 17:22-33