Ọlu Ndi-Ozi 17:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ndi-Ju nke Tesalọnaika mara na Pọl nēkwusa kwa okwu Chineke na Beria, ha bia-kwa-ra ebe ahu, nākpali ìgwè madu nile, nēme kwa ka obi lọ ha miri.

Ọlu Ndi-Ozi 17

Ọlu Ndi-Ozi 17:4-23