Ọlu Ndi-Ozi 17:10 Bible Nso (IGBOB)

Ngwa ngwa umu-nna nime Kraist we zipu Pọl na Sailas n'abali igaru Beria: mb͕e ha ruru ebe ahu, ha ba nime ulo-nzukọ nke ndi-Ju.

Ọlu Ndi-Ozi 17

Ọlu Ndi-Ozi 17:2-12