Ọlu Ndi-Ozi 16:4 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ha nāgabiga n'obodo nile, ha we nēnye n'aka-ha iwu ahu idebe, bú nke ndi-ozi na ndi-okenye nọ na Jerusalem nyereri.

Ọlu Ndi-Ozi 16

Ọlu Ndi-Ozi 16:1-14