Ọlu Ndi-Ozi 16:12 Bible Nso (IGBOB)

ayi we site n'ebe ahu ga rue Filipai, nke bu otù obodo nke Masedọnia, obodo mbu nke akuku ahu, buru kwa colony nke Rom: ayi we nānọgide n'obodo ahu ubọchi ufọdu.

Ọlu Ndi-Ozi 16

Ọlu Ndi-Ozi 16:3-22