Ọlu Ndi-Ozi 16:10 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ọ husiri ọhù ahu, ngwa ngwa ayi we chọ uzọ ipu ka ayi ba na Masedọnia, ebe ayi sikwutara n'obi-ayi na Chineke kpọrọ ayi-ri izì ha ozi ọma.

Ọlu Ndi-Ozi 16

Ọlu Ndi-Ozi 16:1-16