Ọlu Ndi-Ozi 15:38 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ dighi Pọl nma ka ha kuru onye ahu ka ya na ha yikọ je, bú onye si na Pamfilia rapu ha laghachi, ghara iso kwa ha je ọlu-ha.

Ọlu Ndi-Ozi 15

Ọlu Ndi-Ozi 15:35-41