Ọlu Ndi-Ozi 15:36 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ubọchi ufọdu gasiri Pọl we si Banabas, Ka ayi jeghachi ub͕u a leta umu-nna-ayi n'obodo nile n'otù n'otù ebe ayi kwusara okwu Onye-nwe-ayi, ka ayi we le otú ha nēme.

Ọlu Ndi-Ozi 15

Ọlu Ndi-Ozi 15:32-40