Ọlu Ndi-Ozi 15:3 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere, mb͕e nzukọ Kraist dupusiri ha n'ije-ha, ha gabigara n'etiti Finisia, gabiga kwa n'etiti Sameria, nākọ nchighari nke ndi mba ọzọ: ha nēme kwa ka oké ọṅù diri umu-nna nime Kraist nile.

Ọlu Ndi-Ozi 15

Ọlu Ndi-Ozi 15:1-13