Ọlu Ndi-Ozi 14:21 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ha zisasiri ozi ọma gwa ndi obodo ahu, me kwa ọtutu madu ka ha buru ndi nēso uzọ Jisus, ha laghachi na Listra, na Aikọniọm, na Antiọk,

Ọlu Ndi-Ozi 14

Ọlu Ndi-Ozi 14:15-25