Ọlu Ndi-Ozi 14:19 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi-Ju siri n'Antiọk na Aikọniọm bia rue ebe ahu: mb͕e ha rafusiri ìgwè madu nile, ha tua Pọl nkume, dọkpupu ya n'azu abodo, nēchè na ọ nwuru anwu.

Ọlu Ndi-Ozi 14

Ọlu Ndi-Ozi 14:17-25