Ọlu Ndi-Ozi 13:7 Bible Nso (IGBOB)

onye ya na onye-isi nọ, bú Sajiọs Pọlọs, nwoke nwere nghọta. Onye ahu kpọtāra onwe-ya Banabas na Sọl, we chọ inu okwu Chineke.

Ọlu Ndi-Ozi 13

Ọlu Ndi-Ozi 13:6-15