Ọlu Ndi-Ozi 13:5 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ha ruru Salamis, ha we kwusa okwu Chineke n'ulo-nzukọ nile nke ndi-Ju: ha nwe-kwa-ra Jọn dika onye nējere ha ozi.

Ọlu Ndi-Ozi 13

Ọlu Ndi-Ozi 13:4-6