Ọlu Ndi-Ozi 13:41 Bible Nso (IGBOB)

Lenu, ndi-nlelì-anya, ka o ju kwa unu anya, ka ekpochapu kwa unu;N'ihi na ọlu ka Mu Onwem nālu n'ubọchi-unu,Ọlu unu nāgaghi-ekwe ma-ọli ọ buru na onye ọ bula kọrọ unu akukọ-ya.

Ọlu Ndi-Ozi 13

Ọlu Ndi-Ozi 13:35-50