Ọlu Ndi-Ozi 13:26 Bible Nso (IGBOB)

Umu-nnem, umu eriri Abraham, na ndi di n'etiti unu nātu egwu Chineke, ọ bu ayi onwe-ayi ka eziputara okwu nke nzọputa nka.

Ọlu Ndi-Ozi 13

Ọlu Ndi-Ozi 13:23-32