Ọlu Ndi-Ozi 13:22 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e O wepusiri ya, O welie Devid ibu eze-ha; onye Ọ b͕a-kwa-ra àmà, si, Achọtawom Devid nwa Jesi, nwoke nke di ka obim si achọ, onye gēme ihe nile M'nāchọ.

Ọlu Ndi-Ozi 13

Ọlu Ndi-Ozi 13:20-29