Ọlu Ndi-Ozi 13:11 Bible Nso (IGBOB)

Ub͕u a, le, aka Onye-nwe-ayi di kwa n'aru gi, i gēkpu kwa ìsì, nāhughi anyanwu nwa oge. Ngwa ngwa alulu na ọchichiri dakwasiri ya; o we nējeghari nāchọ ndi gējide ya n'aka idu ya.

Ọlu Ndi-Ozi 13

Ọlu Ndi-Ozi 13:2-14