Ọlu Ndi-Ozi 12:8 Bible Nso (IGBOB)

Mọ-ozi ahu we si ya, Ke ihe-ọkiké n'úkwù-gi, yiri kwa akpukpọ-ukwu sandal gi. O we me otú ahu. Ọ we si ya, B͕okwasi uwe uku gi n'aru-gi, sọkwam.

Ọlu Ndi-Ozi 12

Ọlu Ndi-Ozi 12:3-16