Ọlu Ndi-Ozi 12:11 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e Pita mara onwe-ya, ọ si, Ub͕u a ka m'matara n'ezie, na Onye-nwe-ayi ziputara mọ-ozi-Ya, weputam n'aka Herod, ya na ile-anya nile nke ndi-Ju.

Ọlu Ndi-Ozi 12

Ọlu Ndi-Ozi 12:9-16