Ọlu Ndi-Ozi 11:28 Bible Nso (IGBOB)

Ma otù onye nime ha, aha-ya bu Agabọs, biliri, we gosi site na Mọ Nsọ na oké unwu gaje ida n'elu-uwa dum madu bi: nke putara n'oge Klọdiọs.

Ọlu Ndi-Ozi 11

Ọlu Ndi-Ozi 11:23-29